Ezikiel 38:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ị ga-asịkwa: “M ga-agbago buso obodo na-enweghị mgbidi agha.+ M ga-abịakwasị ndị na-enweghị nsogbu, bụ́ ndị bi n’obi iru ala, ha niile bi n’ebe na-enweghị mgbidi,+ ha enweghịdị ihe ntụchi ụzọ na ibo ụzọ.” Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 38:11 Ezigbo Ofufe, p. 187-188, 240 Ụlọ Nche,5/15/2015, p. 297/1/1995, p. 25 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 227
11 Ị ga-asịkwa: “M ga-agbago buso obodo na-enweghị mgbidi agha.+ M ga-abịakwasị ndị na-enweghị nsogbu, bụ́ ndị bi n’obi iru ala, ha niile bi n’ebe na-enweghị mgbidi,+ ha enweghịdị ihe ntụchi ụzọ na ibo ụzọ.”
38:11 Ezigbo Ofufe, p. 187-188, 240 Ụlọ Nche,5/15/2015, p. 297/1/1995, p. 25 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 227