Aịzaya 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ụbọchị ahụ,+ a ga-abụ abụ a+ n’ala Juda:+ “Anyị nwere obodo siri ike.+ O mewo ka nzọpụta bụrụ mgbidi na ékpè ya.+ Zekaraya 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee sị ya: “Gbaa ọsọ, gwa nwa okorobịa ahụ nọ n’ebe ahụ, sị, ‘“A ga-ebi n’ime Jeruselem otú e si ebi n’obodo na-enweghị mgbidi,+ n’ihi ụba mmadụ na anụ ụlọ ndị nọ n’ime ya.+
26 N’ụbọchị ahụ,+ a ga-abụ abụ a+ n’ala Juda:+ “Anyị nwere obodo siri ike.+ O mewo ka nzọpụta bụrụ mgbidi na ékpè ya.+
4 O wee sị ya: “Gbaa ọsọ, gwa nwa okorobịa ahụ nọ n’ebe ahụ, sị, ‘“A ga-ebi n’ime Jeruselem otú e si ebi n’obodo na-enweghị mgbidi,+ n’ihi ụba mmadụ na anụ ụlọ ndị nọ n’ime ya.+