Ọpụpụ 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye iro sịrị, ‘M ga-achụwa ha!+ M ga-achụkwuru ha!+M ga na-eke ihe nkwata+ ruo mgbe afọ juru mkpụrụ obi m!M ga-amịpụta mma agha m! Aka m ga-akpụrụ ha pụọ!’+ Jeremaya 49:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Bilienụ buso mba tụsaara ahụ́ agha,+ mba nke bi n’obi iru ala!”+ ka Jehova kwuru. “O nweghị ibo ụzọ na ihe ntụchi. Ha bi naanị ha.+
9 Onye iro sịrị, ‘M ga-achụwa ha!+ M ga-achụkwuru ha!+M ga na-eke ihe nkwata+ ruo mgbe afọ juru mkpụrụ obi m!M ga-amịpụta mma agha m! Aka m ga-akpụrụ ha pụọ!’+
31 “Bilienụ buso mba tụsaara ahụ́ agha,+ mba nke bi n’obi iru ala!”+ ka Jehova kwuru. “O nweghị ibo ụzọ na ihe ntụchi. Ha bi naanị ha.+