Ezikiel 46:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị ala a ga-akpọ isiala n’ihu Jehova n’ọnụ ụzọ ámá ahụ n’ụbọchị izu ike nakwa n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ.+
3 Ndị ala a ga-akpọ isiala n’ihu Jehova n’ọnụ ụzọ ámá ahụ n’ụbọchị izu ike nakwa n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ.+