Ezikiel 46:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee sị m: “Ndị a bụ ụlọ ndị na-esi ihe, ebe ndị na-eje ozi n’Ụlọ ahụ na-esi anụ ndị mmadụ ji chụọ àjà.”+
24 O wee sị m: “Ndị a bụ ụlọ ndị na-esi ihe, ebe ndị na-eje ozi n’Ụlọ ahụ na-esi anụ ndị mmadụ ji chụọ àjà.”+