13 Ha wee sie+ anụ àjà ememme ngabiga+ ahụ n’ọkụ dị ka a na-eme; ha jikwa ite e ji esi nri na ite ikè ha dị okirikiri nakwa ite na-enweghị afọ sie ihe ndị e mere ka ha dị nsọ.+ E mesịa, ha buteere ya ụmụ Izrel niile ọsọ ọsọ.+
20 O wee sị m: “Ọ bụ ebe a ka ndị nchụàjà ga-esi anụ e ji chụọ àjà ikpe ọmụma+ na àjà mmehie,+ ọ bụkwa n’ebe a ka ha ga-eghe ọka e ji chụọ àjà ọka,+ ka e wee ghara ibupụ ihe ọ bụla n’ogige dị ná mpụta wee mee ka ndị mmadụ dị nsọ.”+