Hosia 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ifrem mere omume na-akpasu iwe nke ukwuu,+ ọbara ọ wụfuru ga-adị ya n’isi,+ Nna ya Ukwu ga-akwụ ya ụgwọ maka nkọcha o wetara.”+
14 Ifrem mere omume na-akpasu iwe nke ukwuu,+ ọbara ọ wụfuru ga-adị ya n’isi,+ Nna ya Ukwu ga-akwụ ya ụgwọ maka nkọcha o wetara.”+