Hosia 12:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ifrem kpasuru Chineke ezigbo iwe.+ Ọbara ndị o gburu dị ya n’isi. Onyenwe ya ga-akwụ ya ụgwọ maka mkparị ọ kparịrị ya.”+
14 Ifrem kpasuru Chineke ezigbo iwe.+ Ọbara ndị o gburu dị ya n’isi. Onyenwe ya ga-akwụ ya ụgwọ maka mkparị ọ kparịrị ya.”+