Matiu 20:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma mgbe Jizọs kpọrọ ha ka ha bịakwute ya, ọ sịrị: “Unu maara na ndị na-achị ndị mba ọzọ na-eme ha ka ọ̀ bụ ha nwe ha, ndị ukwu ha na-achịkwa ha n’aka ike.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:25 Ụlọ Nche,11/15/2013, p. 284/1/2006, p. 19-208/1/1993, p. 13
25 Ma mgbe Jizọs kpọrọ ha ka ha bịakwute ya, ọ sịrị: “Unu maara na ndị na-achị ndị mba ọzọ na-eme ha ka ọ̀ bụ ha nwe ha, ndị ukwu ha na-achịkwa ha n’aka ike.+