Matiu 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha na-arụ ọrụ niile ha na-arụ ka ndị mmadụ hụ ha;+ n’ihi na ha na-eme ka mkpọ̀ a na-etinye akụkụ Akwụkwọ Nsọ+ ụfọdụ ndị ha na-eyi dị ka ihe nchebe bukwuo ibu, na-emekwa ka ọnụ ọnụ uwe ha sakwuo mbara.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:5 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 252 Ụlọ Nche,5/1/2010, p. 132/15/1990, p. 8
5 Ha na-arụ ọrụ niile ha na-arụ ka ndị mmadụ hụ ha;+ n’ihi na ha na-eme ka mkpọ̀ a na-etinye akụkụ Akwụkwọ Nsọ+ ụfọdụ ndị ha na-eyi dị ka ihe nchebe bukwuo ibu, na-emekwa ka ọnụ ọnụ uwe ha sakwuo mbara.+