Mak 9:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ọ bụrụkwa na anya gị emee ka ị sụọ ngọngọ, tụfuo ya,+ ọ kaara gị mma ibu otu anya banye n’alaeze Chineke kama inwe anya abụọ e wee tụba gị n’ime Gehena,+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:47 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 150 Ụlọ Nche,11/1/2008, p. 56/15/2008, p. 274/15/1993, p. 7
47 Ọ bụrụkwa na anya gị emee ka ị sụọ ngọngọ, tụfuo ya,+ ọ kaara gị mma ibu otu anya banye n’alaeze Chineke kama inwe anya abụọ e wee tụba gị n’ime Gehena,+