Luk 9:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma, lee! otu nwoke si n’ìgwè mmadụ ahụ tie mkpu, sị: “Onye Ozizi, ana m arịọ gị ka i lee nwa m nwoke anya, n’ihi na ọ bụ naanị+ nwa m mụrụ,+
38 Ma, lee! otu nwoke si n’ìgwè mmadụ ahụ tie mkpu, sị: “Onye Ozizi, ana m arịọ gị ka i lee nwa m nwoke anya, n’ihi na ọ bụ naanị+ nwa m mụrụ,+