Matiu 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Onyenwe anyị, meere nwa m nwoke ebere, n’ihi na ọ bụ onye akwụkwụ, ọnọdụ ya dịkwa njọ, n’ihi na ọ na-adaba n’ọkụ mgbe mgbe, na-adabakwa n’ime mmiri mgbe mgbe;+ Mak 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Otu onye n’ime ìgwè mmadụ ahụ zara ya, sị: “Onye Ozizi, m kpọtaara gị nwa m nwoke n’ihi na o nwere mmụọ na-eme ka mmadụ ghara ikwu okwu;+
15 “Onyenwe anyị, meere nwa m nwoke ebere, n’ihi na ọ bụ onye akwụkwụ, ọnọdụ ya dịkwa njọ, n’ihi na ọ na-adaba n’ọkụ mgbe mgbe, na-adabakwa n’ime mmiri mgbe mgbe;+
17 Otu onye n’ime ìgwè mmadụ ahụ zara ya, sị: “Onye Ozizi, m kpọtaara gị nwa m nwoke n’ihi na o nwere mmụọ na-eme ka mmadụ ghara ikwu okwu;+