Ọrụ Ndịozi 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 nwoke a, onye e nyefere dị ka ihe Chineke kpebiri na ihe o bu ụzọ mara si dị,+ ka unu kpọgidere n’osisi site n’aka ndị na-emebi iwu wee gbuo ya.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:23 Ụlọ Nche,6/1/1990, p. 12
23 nwoke a, onye e nyefere dị ka ihe Chineke kpebiri na ihe o bu ụzọ mara si dị,+ ka unu kpọgidere n’osisi site n’aka ndị na-emebi iwu wee gbuo ya.+