Ọrụ Ndịozi 16:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma mgbe e mesịrị ya na ezinụlọ ya baptizim,+ ọ rịọrọ arịrịọ, sị: “Ọ bụrụ na unu ewerewo m dị ka onye kwesịrị ntụkwasị obi n’ebe Jehova nọ, batanụ n’ụlọ m nọrọ.”+ O wee mee nnọọ ka anyị bịa.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:15 Ịgba Àmà, p. 132 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 329/15/1996, p. 27-28 Onye Ozizi, p. 95
15 Ma mgbe e mesịrị ya na ezinụlọ ya baptizim,+ ọ rịọrọ arịrịọ, sị: “Ọ bụrụ na unu ewerewo m dị ka onye kwesịrị ntụkwasị obi n’ebe Jehova nọ, batanụ n’ụlọ m nọrọ.”+ O wee mee nnọọ ka anyị bịa.+