1 Ndị Kọrịnt 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ọrụ onye ọ bụla ga-apụta ìhè, n’ihi na ụbọchị ahụ ga-eme ka ọ pụta ìhè, n’ihi na a ga-eji ọkụ kpughee ya;+ ọkụ ahụ ga-egosi ụdị ọrụ onye ọ bụla rụrụ. 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:13 Ụlọ Nche,7/15/1999, p. 12-1312/15/1998, p. 3011/1/1998, p. 10-117/1/1991, p. 27
13 ọrụ onye ọ bụla ga-apụta ìhè, n’ihi na ụbọchị ahụ ga-eme ka ọ pụta ìhè, n’ihi na a ga-eji ọkụ kpughee ya;+ ọkụ ahụ ga-egosi ụdị ọrụ onye ọ bụla rụrụ.