1 Ndị Kọrịnt 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Gịnị? Ọ̀ bụ na unu amaghị na onye e jikọrọ ya na nwaanyị akwụna, ya na ya bụ otu ahụ́? N’ihi na ọ sịrị, “Ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ́.”+
16 Gịnị? Ọ̀ bụ na unu amaghị na onye e jikọrọ ya na nwaanyị akwụna, ya na ya bụ otu ahụ́? N’ihi na ọ sịrị, “Ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ́.”+