Ndị Galeshia 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo+ nke si n’aka Chineke bụ́ Nna anyị nakwa n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dịrị unu.
3 Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo+ nke si n’aka Chineke bụ́ Nna anyị nakwa n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dịrị unu.