1 Ndị Tesalonaịka 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ka Chineke nke udo+ doo unu nsọ n’ụzọ zuru ezu.+ Ebe unu gbasiri ike n’ụzọ niile, ka mmụọ na mkpụrụ obi na ahụ́ unu bụ́ ụmụnna anyị bụrụ nke e chebere n’ụzọ na-enweghị ihe ịta ụta n’oge ọnụnọ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.+ 1 Ndị Tesalonaịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:23 Ụlọ Nche,9/15/2008, p. 295/1/1993, p. 11
23 Ka Chineke nke udo+ doo unu nsọ n’ụzọ zuru ezu.+ Ebe unu gbasiri ike n’ụzọ niile, ka mmụọ na mkpụrụ obi na ahụ́ unu bụ́ ụmụnna anyị bụrụ nke e chebere n’ụzọ na-enweghị ihe ịta ụta n’oge ọnụnọ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.+