2 Timoti 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, ka ihere ịgba àmà banyere Onyenwe anyị ghara ime gị,+ ka ihere mụ onwe m, bụ́ onye mkpọrọ n’ihi Ya, ghara ime gị,+ kama kere òkè nke gị n’ịhụju anya+ n’ihi ozi ọma ahụ site n’ike Chineke.+ 2 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:8 Ụlọ Nche,3/1/2003, p. 9-10
8 Ya mere, ka ihere ịgba àmà banyere Onyenwe anyị ghara ime gị,+ ka ihere mụ onwe m, bụ́ onye mkpọrọ n’ihi Ya, ghara ime gị,+ kama kere òkè nke gị n’ịhụju anya+ n’ihi ozi ọma ahụ site n’ike Chineke.+