Mkpughe 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M wee hụ ka e meghere eluigwe, ma, lee! otu ịnyịnya ọcha.+ A na-akpọkwa onye nọ n’elu ya Onye Kwesịrị Ntụkwasị Obi+ na Onye Eziokwu,+ ọ na-ekpekwa ikpe ma na-alụ agha n’ezi omume.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:11 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2022, p. 17 Mmezu Mkpughe, p. 280
11 M wee hụ ka e meghere eluigwe, ma, lee! otu ịnyịnya ọcha.+ A na-akpọkwa onye nọ n’elu ya Onye Kwesịrị Ntụkwasị Obi+ na Onye Eziokwu,+ ọ na-ekpekwa ikpe ma na-alụ agha n’ezi omume.+