Mkpughe 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ana m agbara onye ọ bụla nke na-anụ okwu amụma nke dị n’akwụkwọ mpịakọta a àmà, sị: Ọ bụrụ na onye ọ bụla atụkwasị ihe+ n’ihe ndị a, Chineke ga-atụkwasịrị ya ihe otiti+ ndị e dere n’akwụkwọ mpịakọta a; Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:18 Mmezu Mkpughe, p. 318-319
18 “Ana m agbara onye ọ bụla nke na-anụ okwu amụma nke dị n’akwụkwọ mpịakọta a àmà, sị: Ọ bụrụ na onye ọ bụla atụkwasị ihe+ n’ihe ndị a, Chineke ga-atụkwasịrị ya ihe otiti+ ndị e dere n’akwụkwọ mpịakọta a;