Julaị Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ Julaị 2016 Ihe I Nwere Ike Ikwu Julaị 4-10 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ ỌMA 60-68 Toonụ Jehova, Onye Na-anụ Ekpere OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Anyị Ga-enwe Ike Ịna-eto Chineke ma Ọ Bụrụ na Anyị Anaghị Ebi Ndụ Okomoko Julaị 11-17 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ ỌMA 69-73 Ofufe Jehova Na-anụ Ndị Ya Ọkụ n’Obi OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ì Nwere Ike Iji Otu Afọ Nwalee Ya? OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Otú Ọsụ Ụzọ Ga-esi Na-arụzu Awa Ya Julaị 18-24 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ ỌMA 74-78 Na-echeta Ihe Niile Jehova Mere Julaị 25-31 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ ỌMA 79-86 Ònye Kacha Mkpa ná Ndụ Gị?