Julaị Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ, Julaị 2018 Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta Julaị 2-8 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LUK 6-7 Na-emere Ndị Ọzọ Ihe Ọma Julaị 9-15 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LUK 8-9 Olee Ihe A Chọrọ n’Aka Onye Na-eso Ụzọ Jizọs? Julaị 16-22 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LUK 10-11 Ihe Atụ Onye Sameria Bụ́ Ezigbo Onye Agbata Obi OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Gịnị Mere Ịnọpụ Iche Ji Dị Ezigbo Mkpa? (Maị. 4:2) Julaị 23-29 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LUK 12-13 “Unu Dị Oké Ọnụ Ahịa Karịa Ọtụtụ Nza” Julaị 30–Ọgọst 5 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LUK 14-16 Ihe Atụ Nwa Mmefu OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Nwa Mmefu Alọta