OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Nwa Mmefu Alọta
LEENỤ VIDIO NWA MMEFU ALỌTA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:
Olee ihe ndị gosiri na Devid ejirila nwayọọ nwayọọ na-ahapụ Jehova, oleekwa otú ndị ezinụlọ ya na ndị okenye si gbalịa ka ha nyere ya aka?
Olee ihe dị mma Nwanna Barker na nwunye ya mere ndị mụrụ ụmụ kwesịrị iṅomi?
Gịnị ka vidio a kụziiri gị gbasara . . .
iji oge anyị niile na-arụ ọrụ ego?
mkpakọrịta ọjọọ?
ige ntị na ndụmọdụ?
nchegharị na mgbaghara mmehie?