Febụwarị Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ nke Febụwarị 2020 Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta Febụwarị 3-9 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JENESIS 12-14 Ọgbụgba Ndụ nke Gbasara Gị OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Gịnị Ka I Nwere Ike Ịmụta n’Egwú Anyị Ndị Na-agba n’Ihe Omume Tiivi Anyị? Febụwarị 10-16 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JENESIS 15-17 Gịnị Mere Jehova Ji Gụgharịa Ebram na Seraị Aha? OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Otú Ị Ga-esi Eme Ka Gị na Di Gị ma Ọ Bụ Nwunye Gị Dịkwuo ná Mma Febụwarị 17-23 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JENESIS 18-19 “Onyeikpe nke Ụwa Dum” Bibiri Sọdọm na Gọmọra OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ị̀ Na-erite Uru n’Inyocha Akwụkwọ Nsọ Kwa Ụbọchị? Febụwarị 24–Mach 1 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JENESIS 20-21 Jehova Na-eme Ihe O kwere ná Nkwa Mgbe Niile