No. 2 Ihe Iri na Abụọ Na-eme Ka Ezinụlọ Na-enwe Obi Ụtọ Isiokwu Ndị Dị na Teta! A Okwu Mmalite MAKA NDỊ DI NA NWUNYE 1 Kpebie Na Ị Gaghị Ahapụ Di Gị Ma Ọ Bụ Nwunye Gị MAKA NDỊ DI NA NWUNYE 2 Na-emekọnụ Ihe Ọnụ MAKA NDỊ DI NA NWUNYE 3 Na-akwanyerenụ Ibe Unu Ùgwù MAKA NDỊ DI NA NWUNYE 4 Na-agbagharanụ Ibe Unu MAKA NDỊ NNE NA NNA 5 Gị na Ụmụ Gị Na-ekwurịta Okwu MAKA NDỊ NNE NA NNA 6 Na-agbazi Ụmụ Gị MAKA NDỊ NNE NA NNA 7 Kụziere Ụmụ Gị Ịna-akpa Àgwà Ọma MAKA NDỊ NNE NA NNA 8 Na-eme Ihe Ị Na-akụziri Ụmụ Gị MAKA NDỊ NA-ETO ETO 9 Chọpụta Ụdị Onye Ị Bụ MAKA NDỊ NA-ETO ETO 10 Ikwesị Ntụkwasị Obi MAKA NDỊ NA-ETO ETO 11 Na-arụsi Ọrụ Ike MAKA NDỊ NA-ETO ETO 12 Nwee Ihe Ndị I Bu n’Obi Imezu ná Ndụ Ihe Ga-enyekwuru Ezinụlọ Aka