Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Septemba p. 2
  • Gbaba ‘n’Ogwe Aka Jehova Na-adịru Mgbe Ebighị Ebi’

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gbaba ‘n’Ogwe Aka Jehova Na-adịru Mgbe Ebighị Ebi’
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Otú Iwu Jehova Nyere Ụmụ Izrel Si Gosi na O Ji Ụmụ Nwaanyị Kpọrọ Ihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Otú Iwu Jehova Nyere Ụmụ Izrel Si Gosi na O Ji Ndị Ogbenye Kpọrọ Ihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Ihe Ndị Ga-enyere Mmadụ Aka Ikpe Ikpe n’Ezi Omume
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Otú Jehova Chọrọ Ka E Si Na-efe Ya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Septemba p. 2
Ebe otu nwanna nwoke merela agadi na-agụ Baịbụl ma na-atụgharị uche n’otú e si bibie ndị agha Ijipt n’Oké Osimiri Uhie.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Gbaba ‘n’Ogwe Aka Jehova Na-adịru Mgbe Ebighị Ebi’

Jehova chọrọ ka anyị na-akpa àgwà dị ọcha (Diut. 33:26; it-2 51)

Jehova na-eji ike ya enyere anyị aka (Diut. 33:27; w11 10/15 26 ¶18)

Anyị kwesịrị ịtụkwasị Jehova obi na ọ ga-azọpụta anyị otú ahụ Mosis tụkwasịrị ya obi (Diut. 33:29; w11 9/15 19 ¶16)

Ogwe aka Jehova nke na-adịru mgbe ebighị ebi na-enyere anyị aka n’oge ọnwụnwa. O nwere ike ịbụ mgbe anyị nọ n’ọrịa, mgbe anyị dara mbà, mgbe anyị na-eru uju, ma ọ bụ mgbe anyị mere ihe ọjọọ ma chegharịa.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya