Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • lmd ihe ọmụmụ 7
  • Adala Mbà

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Adala Mbà
  • Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, Mee Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Pọl Mere
  • Gịnị Ka Anyị Na-amụta n’Aka Pọl?
  • Na-eme Ka Pọl
  • Dịrị Umeala n’Obi
    Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, Mee Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs
  • Kwuo Ihe Ga-amasị Ndị Ọzọ
    Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, Mee Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs
  • Na-enwe Ndidi
    Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, Mee Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs
  • Olee Mgbe Anyị Kwesịrị Ịgaghachi na nke Ndị Gosiri Mmasị?
    Ozi Alaeze Anyi—2009
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, Mee Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs
lmd ihe ọmụmụ 7

N’OGE ỌZỌ

Ebe Pọl onyeozi na-ezi ndị mmadụ ozi ọma n’ụlọ ezumezu dị n’ụlọ akwụkwọ.

Ọrụ 19:8-10

IHE ỌMỤMỤ NKE 7

Adala Mbà

Amaokwu Baịbụl ga-enyere gị aka: “Ha na-akụzi ihe n’akwụsịghị akwụsị, na-ezisa ozi ọma.”​—Ọrụ 5:42.

Ihe Pọl Mere

Ebe Pọl onyeozi na-ezi ndị mmadụ ozi ọma n’ụlọ ezumezu dị n’ụlọ akwụkwọ.

VIDIO: Ike Ikwusa Ozi Ọma Agwụghị Pọl n’Efesọs

1. Lee VIDIO, ma ọ bụ gị agụọ Ọrụ Ndịozi 19:8-10. Zazie ajụjụ ndị a:

  1. Mgbe ụfọdụ ndị megidere Pọl, kama ike ịgwụ ya, olee otú o si nọsie ike na-enyere ndị nwere mmasị aka?

  2. Ugboro ole ka Pọl gaghachiri kụziere ndị nwere mmasị ihe, oleekwa mgbe o meruru ya?

Gịnị Ka Anyị Na-amụta n’Aka Pọl?

2. Anyị kwesịrị iwepụta oge, gbaakwa ezigbo mbọ ka anyị nwee ike ịga nletaghachi nakwa ịmalite ọmụmụ Baịbụl.

Na-eme Ka Pọl

3. Dịrị njikere ịga na nke onye ahụ n’oge ga-akara ya mma. Jụọ onwe gị, sị: ‘Olee ebe nakwa oge ga-akara ya mma? Olee mgbe ọ ga-enwe ohere ka mụ na ya kwurịta okwu?’ Dịrị njikere ịga leta ya ọ bụrụgodị na oge ọ chọrọ adịghị gị mma.

4. Jụọ ya oge ọ ga-achọ ka gị na ya kwuo ọzọ. I zichaa mmadụ ozi ọma, gbalịa ka gị na ya kwuo oge ị ga-akpọtụrụ ya ọzọ. Gbalịakwa ka ị gaghachi n’oge ahụ.

5. Adala mbà. Adịkwala ngwa iche na onye na-anaghị anọkarị n’ụlọ ma ọ bụ onye na-ejikarị ọrụ n’aka enweghị mmasị. (1 Kọr. 13:4, 7) Kama, na-agba mbọ ka ị hụ ya. Ma, gbalịsie ike iji oge gị na-eme ihe ga-akacha baa uru.​—1 Kọr. 9:26.

I NWEKWARA IKE ỊGỤ

Ọrụ 10:42; 1 Kọr. 9:22, 23; 2 Kọr. 4:1; Gal. 6:9

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya