Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Febụwarị p. 5
  • Ndị Ji Obi Ha Niile Na-efe Jehova Na-akwado Ihe Niile Gbasara Ofufe Ya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ndị Ji Obi Ha Niile Na-efe Jehova Na-akwado Ihe Niile Gbasara Ofufe Ya
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Nehemaya Bụ Ezigbote Onye Nlekọta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • E Doro Unu Nsọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Ememe Ndị Dị Ịrịba Ama n’Akụkọ Israel
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1998
  • Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Febụwarị p. 5

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NEHEMAYA 9-11

Ndị Ji Obi Ha Niile Na-efe Jehova Na-akwado Ihe Niile Gbasara Ofufe Ya

Ebe otu ezinụlọ na-arụ ụlọ ndò n’oge ememme ụlọ ndò n’Izrel

Ndị Chineke ji obi ha niile kwado ofufe ya

10:28-30, 32-39; 11:1, 2

  • Ndị Izrel kwadebere maka Ememme Ụlọ Ndò, meekwa ya otú kwesịrị ekwesị

  • Ha zukọrọ n’ụbọchị nke ọ bụla ka ha nụ Iwu Chineke. O mekwara ha obi ụtọ

  • Ha kwupụtara mmehie ha, kpee ekpere, rịọkwa Jehova ka ọ gọzie ha

  • Ha kwere nkwa na ha ga na-akwado ihe niile gbasara ofufe Chineke

Ụzọ ndị Izrel si gosi na ha kwadoro ofufe Chineke bụ:

  • Nwoke a na nwunye ya bụ ndị na-efe Jehova

    Ịlụ naanị ndị na-efe Jehova

  • Mkpụrụ ego abụọ

    Iji ego ha na-akwado ofufe Chineke

  • Akwụkwọ mpịakọta e dere Iwu Mozis

    Idebe Ụbọchị Izu Ike

  • Nkụ e ji achụ àjà

    Iweta nkụ e ji achụ àjà

  • Mkpụrụ mbụ nke ihe ala mepụtara na nwa mbụ anụ ụlọ mụrụ

    Inye Jehova mkpụrụ mbụ nke ihe ala ha mepụtara na nwa mbụ anụ ụlọ ha mụrụ

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya