Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Febụwarị p. 8
  • Kpachara Anya Ka Ị Ghara Ime Ka Gị na Ndị Ọzọ Sụọ Ngọngọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Kpachara Anya Ka Ị Ghara Ime Ka Gị na Ndị Ọzọ Sụọ Ngọngọ
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • ‘Ọ Dịghị Ihe Na-eme Ka Ndị Hụrụ Jehova N’anya Sụọ Ngọngọ’
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • “Na-eguzosinụ Ike”—Unu Asụla Ngọngọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
  • Ị̀ Ga-asụ Ngọngọ n’Ihi Jizọs?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2021
  • O Nweghị Ihe Ga-eme Ka Ndị Ezi Omume Sụọ Ngọngọ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Febụwarị p. 8

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 18-19

Kpachara Anya Ka Ị Ghara Ime Ka Gị na Ndị Ọzọ Sụọ Ngọngọ

Jizọs ji ihe atụ ụfọdụ kụziere anyị na ọ dị njọ mmadụ ịsụ ngọngọ ma ọ bụ ime ka ndị ọzọ sụọ ngọngọ.

18:6, 7

  • “Ihe ịsụ ngọngọ” bụ ihe ọ bụla mere ka mmadụ kpaa àgwà na-adịghị mma, ma ọ bụkwanụ mee mmehie

  • Ọ ga-akara onye mere ka mmadụ ibe ya sụọ ngọngọ mma na ọ nya nkume igwe nri n’olu daba n’osimiri

Ebe ịnyịnya ibu na-akwagharị nkume igwe nri; ebe a nyawara otu nwoke nkume igwe nri n’olu ma tụba ya n’osimiri

Nkume igwe nri

18:8, 9

  • Jizọs gwara ndị na-eso ụzọ ya ka ha gbupụ aka ha ma ọ bụ ghụpụ anya ha ma ọ bụrụ na ọ na-eme ka ha sụọ ngọngọ

  • Ọ ga-aka mma na mmadụ hapụrụ ihe ndị a dị ya mkpa ma banye n’Alaeze Chineke karịa na o jidesiri ha ike banye na Gehena, bụ́ mbibi ebighị ebi

Olee ihe ndị nwere ike ịghọrọ m ihe ịsụ ngọngọ? Oleekwa otú m ga-esi ghara ime ka mụnwa ma ọ bụ ndị ọzọ sụọ ngọngọ?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya