Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • th ihe ọmụmụ 2 p. 5
  • Ikwu Okwu Ka Ebe Mmadụ na Ibe Ya Na-akparịta Ụka

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ikwu Okwu Ka Ebe Mmadụ na Ibe Ya Na-akparịta Ụka
  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ịnụ Ọkụ n’Obi
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Ikwu Okwu Otú I Si Ekwu Okwu
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
  • Gosi na I Kwetasiri ike n’Ihe Ị Na-ekwu
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Jiri Mmetụta Kwuo Okwu
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
th ihe ọmụmụ 2 p. 5

IHE ỌMỤMỤ NKE 2

Ikwu Okwu Ka Ebe Mmadụ na Ibe Ya Na-akparịta Ụka

Amaokwu Baịbụl

2 Ndị Kọrịnt 2:17

IHE Ị GA-EME: Kwuo okwu otú i si ekwu okwu, otú ga-eme ka ndị ị na-agwa okwu mata otú i si were ma hanwa ma ihe ị na-ekwu.

OTÚ Ị GA-ESI EME YA:

  • Kpee ekpere, kwadebekwa nke ọma. Kpee ekpere ka uche gị dịrị n’ihe ị na-ekwu, ọ bụghị n’ebe gịnwa nọ. Gbaa mbọ ghọta isi ihe ndị dị n’ihe omume gị. Jiri okwu nke aka gị kwuo ya, agụla ya agụ.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Ọ bụrụ na ị chọrọ ịgụ Baịbụl ma ọ bụ akwụkwọ ọzọ, mụọ ya nke ọma ka o nwee ike ịga gị were were n’ọnụ mgbe ị na-agụ ya. Ị gụpụtawa ihe ndị ọzọ kwuru, gụọ ya otú ga-eme ka a ghọta otú obi dị ndị ahụ, kama ịgụ ya ka ọ tọwa ọchị.

  • Si n’obi gị kwuo okwu. Chee banyere ihe mere okwu gị ji dị ndị na-ege gị ntị mkpa. Buru ha n’obi. Otú i si kwụrụ, otú i si na-emegharị ahụ́ gị na ihu gị, ga-egosi na ihe ị na-ekwu si gị n’obi, nakwa na ị na echebara ha echiche.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Ikwu okwu otú i si ekwu okwu apụtaghị na ị ga na-ekwu ihe ọ bụla batara gị n’ọnụ. Ikwu okwu dị mfe nghọta na okwu ndị dabara adaba ga-egosi na ihe ị na-ekwu dị mkpa.

  • Na-ele ndị ị na-agwa okwu anya. Na-ele ndị ị na-agwa okwu anya ma ọ bụrụ na ọ dịghị njọ ime otú ahụ n’ógbè unu. Ị gwawa ọha mmadụ okwu, ọ ka mma i letụ otu onye anya, gị elee onye ọzọ, kama isi n’otu akụkụ lere mmadụ niile anya gaa n’akụkụ nke ọzọ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya