Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Nọvemba p. 16
  • Ihe Ga-enyere Anyị Aka Ịghara Ịna-eyigharị Ihe Anyị Chọrọ Ime

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ga-enyere Anyị Aka Ịghara Ịna-eyigharị Ihe Anyị Chọrọ Ime
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ị Pụghị Ichekwa Ya Jiri Ya Mee Ihe nke Ọma
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2006
  • E Nye M Ọrụ, Olee Otú M Ga-esi Rụwa Ya Ozugbo Kama Ịna-asị Mgbe E Mechara?
    Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị
  • Ọ Katara Obi, Nwee Obi Ike, Na-anụkwa Ọkụ n’Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Ndị Na-eto Eto, Unu Egbula Oge Isi ‘n’Ọnụ Ụzọ Buru Ibu’ Banye
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Nọvemba p. 16
Foto ndị na-egosi: 1. Ebe a na-ete Jihu mmanụ n’isi. 2. Ebe Jihu jikeere agha ma jiri ịnụ ọkụ n’obi na-agba ụgbọ ịnyịnya ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ihe Ga-enyere Anyị Aka Ịghara Ịna-eyigharị Ihe Anyị Chọrọ Ime

Onye na-eyigharị ihe ọ chọrọ ime anaghị eme ihe o kwesịrị ime ozugbo. Ọ na-ebugakarị ya oge ọzọ. Mgbe Jehova gwara Jihu ka o gbuo ndị ezinụlọ Ehab, Jihu eyigharịghị ya. (2 Eze 9:6, 7, 16) Ụfọdụ ndị na-ekwu, sị: “M nwere ike ime baptizim n’afọ ole na ole na-abịa abịa.” “N’oge na-adịghị anya, m ga-amalite gụwa Baịbụl kwa ụbọchị.” “M ga-amalite ịsụ ụzọ ozugbo m nwetara ezigbo ọrụ.” Baịbụl ga-enyere anyị aka ịghara ịna-eyigharị ihe ndị anyị kwesịrị ime n’ofufe Chineke.

Olee otú amaokwu Baịbụl ndị a nwere ike isi nyere anyị aka ịghara ịna-eyigharị ihe anyị chọrọ ime?

  • Ekli. 5:4

  • Ekli. 11:4

  • 1 Kọr. 7:29-31

  • Jems 4:13, 14

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya