Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sn abụ 58
  • Ekpere M Ji Rara Onwe M Nye Chineke

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ekpere M Ji Rara Onwe M Nye Chineke
  • Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ekpere M Ji Nyefee Chineke Onwe M
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Abụ Ọhụrụ
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Abụ Ọhụrụ
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Jiri Abụ Too Jehova
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Bụkuo Jehova Abụ
sn abụ 58

Abụ nke 58

Ekpere M Ji Rara Onwe M Nye Chineke

Nke E Biri Ebi

(Matiu 22:⁠37)

1. Wer’obi m k’ọ hụ eziokwu

N’amamihe gị n’anya.

Wer’uche m, Onyenw’anyị,

Ka m jir’obi m dum je’ozi.

2. Wer’ụkwụ m n’aka m abụọ;

Ka ha deb’iwu gị dum.

Wer’olu m ka ọ bụkuo

Eze m abụ mgbe dum.

3. Were ndụ m, Onyenw’anyị,

Mee k’o kwekọọ n’uche gị.

Chineke m, biko, were m

K’omume m n’atọ gị ụtọ.

(Gụọkwa Ọma 40:8; Jọn 8:29; 2 Kọr. 10:⁠5.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya