Jenesis 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ebreham wee mee ọsọ ọsọ gakwuru Sera n’ụlọikwuu wee sị: “Mee ọsọ ọsọ! Mata ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia ntụ ọka* atọ e gwere nke ọma, gwọọ ya, mee achịcha.”+ Ndị Hibru 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O ji okwukwe biri dị ka ọbịa n’ala nkwa ahụ dị ka à ga-asị na o bi n’ala ọzọ,+ biekwa n’ụlọikwuu,+ ya na Aịzik+ na Jekọb,+ bụ́ ndị ha na ya na-eketa otu nkwa ahụ.+
6 Ebreham wee mee ọsọ ọsọ gakwuru Sera n’ụlọikwuu wee sị: “Mee ọsọ ọsọ! Mata ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia ntụ ọka* atọ e gwere nke ọma, gwọọ ya, mee achịcha.”+
9 O ji okwukwe biri dị ka ọbịa n’ala nkwa ahụ dị ka à ga-asị na o bi n’ala ọzọ,+ biekwa n’ụlọikwuu,+ ya na Aịzik+ na Jekọb,+ bụ́ ndị ha na ya na-eketa otu nkwa ahụ.+