25 Unu bụ ụmụ+ ndị amụma, bụrụkwa ndị nketa nke nkwa ọgbụgba ndụ ahụ nke Chineke na nna nna unu hà gbara, nke a gwara Ebreham, sị, ‘Site ná mkpụrụ gị ka a ga-agọzi ezinụlọ niile nke ụwa.’+
8 Ma ebe ọ bụ na Akwụkwọ Nsọ bu ụzọ hụ na Chineke ga-akpọ ndị mba ọzọ ndị ezi omume n’ihi okwukwe, o bu ụzọ zie Ebreham ozi ọma, sị: “A ga-agọzi mba niile site na gị.”+