Jenesis 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma ọ rịọsiri ha ike,+ nke mere na ha sooro ya bata n’ụlọ ya. O wee meere ha oriri,+ o mekwara achịcha na-ekoghị eko,+ ha wee rie. 2 Ndị Eze 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee meere ha oké oriri; ha wee malite iri na ịṅụ, o wee mesịa hapụ ha ka ha laa, ha wee lakwuru onyenwe ha. Ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga+ nke ndị Siria abataghị ọzọ ma ọlị n’ala Izrel.
3 Ma ọ rịọsiri ha ike,+ nke mere na ha sooro ya bata n’ụlọ ya. O wee meere ha oriri,+ o mekwara achịcha na-ekoghị eko,+ ha wee rie.
23 O wee meere ha oké oriri; ha wee malite iri na ịṅụ, o wee mesịa hapụ ha ka ha laa, ha wee lakwuru onyenwe ha. Ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga+ nke ndị Siria abataghị ọzọ ma ọlị n’ala Izrel.