Jenesis 30:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Kpọnye m ndị nwunye m na ụmụ m, ndị ọ bụ n’ihi ha ka m jeere gị ozi, ka m laa; n’ihi na gị onwe gị maara ozi m jeere gị.”+ Hosia 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jekọb wee gbaga ala Siria,+ Izrel+ wee na-eje ozi iji lụta nwaanyị,+ o lekọtakwara atụrụ iji lụta nwaanyị.+
26 Kpọnye m ndị nwunye m na ụmụ m, ndị ọ bụ n’ihi ha ka m jeere gị ozi, ka m laa; n’ihi na gị onwe gị maara ozi m jeere gị.”+
12 Jekọb wee gbaga ala Siria,+ Izrel+ wee na-eje ozi iji lụta nwaanyị,+ o lekọtakwara atụrụ iji lụta nwaanyị.+