Jenesis 31:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Otú ọ dị, Leban biliri n’isi ụtụtụ wee susuo+ ụmụaka ya na ụmụ ya ndị inyom ọnụ ma gọzie ha.+ Leban wee lawa ka o wee laghachi n’obodo nke ya.+
55 Otú ọ dị, Leban biliri n’isi ụtụtụ wee susuo+ ụmụaka ya na ụmụ ya ndị inyom ọnụ ma gọzie ha.+ Leban wee lawa ka o wee laghachi n’obodo nke ya.+