Jenesis 31:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Ka chi Ebreham+ na chi Nehọ,+ bụ́ chi nna ha, kpee ikpe n’etiti anyị.” Ma Jekọb ji Onye nna ya Aịzik na-atụ egwu ya ṅụọ iyi.+ Aịzaya 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha ka unu ga-emeso dị ka onye dị nsọ,+ ọ bụkwa ya ka unu ga na-atụ egwu,+ ọ bụ ya bụ Onye kwesịrị ime ka unu na-ama jijiji.”+
53 Ka chi Ebreham+ na chi Nehọ,+ bụ́ chi nna ha, kpee ikpe n’etiti anyị.” Ma Jekọb ji Onye nna ya Aịzik na-atụ egwu ya ṅụọ iyi.+
13 Ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha ka unu ga-emeso dị ka onye dị nsọ,+ ọ bụkwa ya ka unu ga na-atụ egwu,+ ọ bụ ya bụ Onye kwesịrị ime ka unu na-ama jijiji.”+