Jenesis 33:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ka oge na-aga, Jekọb lepụrụ anya, ma, lee, Isọ nọ na-abịa, ya na narị ndị ikom anọ.+ N’ihi ya, ọ kpọọrọ ụmụ ya ụfọdụ kpọnye Lia, kpọrọ ụfọdụ kpọnye Rechel, kpọrọkwa ụfọdụ kpọnye ndị inyom abụọ ahụ na-ejere ya ozi,+
33 Ka oge na-aga, Jekọb lepụrụ anya, ma, lee, Isọ nọ na-abịa, ya na narị ndị ikom anọ.+ N’ihi ya, ọ kpọọrọ ụmụ ya ụfọdụ kpọnye Lia, kpọrọ ụfọdụ kpọnye Rechel, kpọrọkwa ụfọdụ kpọnye ndị inyom abụọ ahụ na-ejere ya ozi,+