Jenesis 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Otú ahụ ka Ebram si nụ na a dọọrọ nwanne ya n’agha.+ O wee kpọkọta ndị ikom ya e nyere ọzụzụ,+ bụ́ narị ndị ohu atọ na iri na asatọ a mụrụ n’ezinụlọ ya,+ o wee chụrụ ha ruo Dan.+ Jenesis 32:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka oge na-aga, ndị ozi ahụ lọghachikwutere Jekọb, sị: “Anyị gakwuuru nwanne gị Isọ, ọ na-abịakwa izute gị, ya na narị ndị ikom anọ.”+
14 Otú ahụ ka Ebram si nụ na a dọọrọ nwanne ya n’agha.+ O wee kpọkọta ndị ikom ya e nyere ọzụzụ,+ bụ́ narị ndị ohu atọ na iri na asatọ a mụrụ n’ezinụlọ ya,+ o wee chụrụ ha ruo Dan.+
6 Ka oge na-aga, ndị ozi ahụ lọghachikwutere Jekọb, sị: “Anyị gakwuuru nwanne gị Isọ, ọ na-abịakwa izute gị, ya na narị ndị ikom anọ.”+