Jenesis 32:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mgbe e mesịrị n’abalị ahụ, o biliri kpọrọ ndị nwunye ya abụọ+ na ndị inyom abụọ na-ejere ya ozi+ na ụmụ ya iri na otu+ wee si n’ebe a na-eji ụkwụ agafe mmiri Jabọk gafee.+
22 Mgbe e mesịrị n’abalị ahụ, o biliri kpọrọ ndị nwunye ya abụọ+ na ndị inyom abụọ na-ejere ya ozi+ na ụmụ ya iri na otu+ wee si n’ebe a na-eji ụkwụ agafe mmiri Jabọk gafee.+