Jenesis 38:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ka a na-akpọpụta ya, o zigaara nna di ya ozi, sị: “Ọ bụ nwoke nwe ihe ndị a tụwara m ime.”+ O kwukwara, sị: “Biko, leruo ha anya,+ mata onye nwe ihe ndị a, mgbaaka e ji aka ihe akara na eriri na mkpara a.”+ Ọnụ Ọgụgụ 35:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 nzukọ unu ga-ekpe ikpe n’etiti onye ahụ gburu mmadụ na onye ọbọ ọbara dị ka mkpebi ndị a si dị.+
25 Ka a na-akpọpụta ya, o zigaara nna di ya ozi, sị: “Ọ bụ nwoke nwe ihe ndị a tụwara m ime.”+ O kwukwara, sị: “Biko, leruo ha anya,+ mata onye nwe ihe ndị a, mgbaaka e ji aka ihe akara na eriri na mkpara a.”+