32 Onye ọ bụla ị hụrụ chi gị n’aka ya, ka ọ ghara ịdị ndụ.+ Nọrọ n’ihu ụmụnne anyị chọọ ya n’ihe m ji ma were ya.”+ Ma Jekọb amaghị na Rechel zuuru ya.+
32 E mesịa, ha zigara uwe mwụda ahụ nwegasịrị akara wee mee ka o ruo nna ha aka wee sị: “Nke a bụ ihe anyị hụrụ. Biko, leruo ya anya+ mara ma ọ̀ bụ uwe mwụda nwa gị ma ọ bụ na ọ bụghị.”+
15 “‘Unu ekpela ikpe na-ezighị ezi. Unu elela onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya anya n’ihu mgbe unu na-emeso ya ihe,+ unu enwela mmasị karị n’ebe onye ukwu nọ.+ Unu ga-ekpe mmadụ ibe unu ikpe ziri ezi.