Jenesis 24:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 n’ihi na m ga-eme ka i jiri Jehova,+ bụ́ Chineke nke eluigwe na Chineke nke ụwa, ṅụọrọ m iyi na ị gaghị esi n’etiti ndị inyom Kenan, bụ́ ndị m bi n’etiti ha, lụtara nwa m nwoke nwaanyị,+ Jenesis 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ya mere, Aịzik kpọrọ Jekọb wee gọzie ya ma nye ya iwu wee sị ya: “Esila n’etiti ndị inyom Kenan lụta nwaanyị.+
3 n’ihi na m ga-eme ka i jiri Jehova,+ bụ́ Chineke nke eluigwe na Chineke nke ụwa, ṅụọrọ m iyi na ị gaghị esi n’etiti ndị inyom Kenan, bụ́ ndị m bi n’etiti ha, lụtara nwa m nwoke nwaanyị,+
28 Ya mere, Aịzik kpọrọ Jekọb wee gọzie ya ma nye ya iwu wee sị ya: “Esila n’etiti ndị inyom Kenan lụta nwaanyị.+