Jenesis 41:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Fero wesoro ndị na-ejere ya ozi iwe.+ O wee tụba m n’ụlọ nga nke ụlọ onyeisi ndị nche,+ mụ na onyeisi ndị na-eme achịcha. Ilu 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọnụma eze bụ ndị ozi na-eweta ọnwụ,+ ma, ọ bụ onye maara ihe na-eme ka ọ dajụọ.+ Ilu 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọnụma eze bụ mbigbọ yiri nke nwa ọdụm tojuru etoju,+ ma amara ya na-adị ka igirigi nke dara n’elu ahịhịa ndụ.+
10 Fero wesoro ndị na-ejere ya ozi iwe.+ O wee tụba m n’ụlọ nga nke ụlọ onyeisi ndị nche,+ mụ na onyeisi ndị na-eme achịcha.
12 Ọnụma eze bụ mbigbọ yiri nke nwa ọdụm tojuru etoju,+ ma amara ya na-adị ka igirigi nke dara n’elu ahịhịa ndụ.+