Jenesis 37:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Otú ọ dị, ndị Midian rere ya n’Ijipt, resị ya Pọtịfa bụ́ onyeisi ndị nche,+ onye na-eje ozi n’obí eze Fero.+ Jenesis 40:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee tụba ha n’ụlọ nga nke ụlọ onyeisi ndị nche,+ n’ụlọ mkpọrọ,+ bụ́ ebe Josef bụ onye mkpọrọ.
36 Otú ọ dị, ndị Midian rere ya n’Ijipt, resị ya Pọtịfa bụ́ onyeisi ndị nche,+ onye na-eje ozi n’obí eze Fero.+