Jenesis 40:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee sị ya: “Anyị rọrọ nrọ, ọ dịghịkwa ọkọwa nrọ anyị na ya nọ.” Josef wee sị ha: “Ọ́ bụghị Chineke nwe ịkọwa ihe?+ Biko, kọọrọnụ m ya.” Daniel 2:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụghịkwa n’ihi na m nwere amamihe karịa ndị ọzọ dị ndụ ka e ji kpugheere m ihe nzuzo a,+ kama ọ bụ ka e wee kọọrọ eze isi nrọ ya nakwa ka i wee mara ihe dị gị n’obi.+
8 Ha wee sị ya: “Anyị rọrọ nrọ, ọ dịghịkwa ọkọwa nrọ anyị na ya nọ.” Josef wee sị ha: “Ọ́ bụghị Chineke nwe ịkọwa ihe?+ Biko, kọọrọnụ m ya.”
30 Ọ bụghịkwa n’ihi na m nwere amamihe karịa ndị ọzọ dị ndụ ka e ji kpugheere m ihe nzuzo a,+ kama ọ bụ ka e wee kọọrọ eze isi nrọ ya nakwa ka i wee mara ihe dị gị n’obi.+