Diuterọnọmi 32:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+ 1 Timoti 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ihe mere e ji ekwu ihe a bụ na ihe niile Chineke kere dị mma,+ ọ dịghịkwa ihe e kwesịrị ịjụ+ ma ọ bụrụ na e ji inye ekele nata ya,+
4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+
4 Ihe mere e ji ekwu ihe a bụ na ihe niile Chineke kere dị mma,+ ọ dịghịkwa ihe e kwesịrị ịjụ+ ma ọ bụrụ na e ji inye ekele nata ya,+